Agam Ekele Chukwu Igbo Praise Medley Live
Songlist & Lyrics below: 1. Agam ekele chukwu 2. I have a very big God 3. Ozawom Ekpere 4. Rock of Ages (nkume mgbe ebighi ebi) 5. Thank you Father 6. Onye nso na bia 1) A ga m e kele Chukwu n'ihi na O mere mu mma A ga m e kele Chukwu n’ihi na O goziri m Mgbe m na a waghari n'ime ozara nke mmehie Ka Onye nwe m ziri mu uzo mee mu mma o O no n'elu igwe na-ele m anya Jehovah ma ihe m na-eche n'obi m n’uwa O no n'elu igwe na-ele m anya Ihe nile i mere na nzuzo Jehovah a marala O nyere m udo, O nyere m ebere sara mbara O ziri m uzo mee mu mma o O nyere m udo, O nyere m ebere sara mbara O ziri m uzo mee mu mma o 2) I have a very big God, he’s always by my side. A very big God o, by my side by my side 3) Ozawom ekpere, agam aturu ya mma mma 4) ROCK OF AGES in igbo Nkume nke ebighi ebi, kwe ka m soro n’ime gi Agbam oto biakute i, Amakurum obe-Gi Agbam oto n’ime obim, Nyem uwe, nyerem aka; Abia m n'isi 'iyi n'inyi; Onye-nzoputam, sacham. Ebe m n’eku ume ndu nka, Mgbe mechiri anyam n'onwu, Mgbe m ga laa n'uwa ozo, Hu Gi na oche ikpe Gi, Nkume nke ebigh-ebi, Kwe ka m soro nime Gi. Nkume mgbe ebigh-ebi, Kwe ka m soro nime Gi; Ka mmiri na obara Nke si n'akuku puta, Buru ihe nsacha njom, Nzọputam n'ike nke-ya 5) Thank you Father, Thank you Father Thank you Lord for saving my soul 6) Onye Nso na-abia, si n’igwe buru Eze Onye nso na-abia eee!

MMIRI NDU VOL 2

UCHE OKEREKE IGBO WORSHIP MEDLEY

Prophetic Moment Deliverance, & Breakthrough with Evang. Ebuka Obi #zionprayermovementoutrreach

Oga di ka Oluebube by @WinnersConcept.

Bro. Paul Nwokocha - Chineke Nke Eligwe (Official Audio) (PART 1)

Enjoy. Live performance by Chuks and Able hornz

Minister Etta | Njang/Abakwa Praise Medley Ft Nfor Stephan, Cornel Grace #gospelmusic #worshipmusic

Medley: Agam esoro ndi mmuozi nenye gi ekele / Imela / Anyi na jagi mma / Okaka / Ekuweme...

Laolu Gbenjo & Chigozie Wisdom in MID YEAR PRAISE (Official Video)

Best Of comfort Annor | DJ Sedan, Meye Adwuma, Diwo Hene, Wawo Me Oba, Menndi Nkukuo, Mewo Gyapade

EVANGELIST OJO ADE MINISTERING LIVE AT OJASOPE DAY 2025

AYA OME MMA (LIVE PRAISE AND WORSHIP) BY D'LAMB ONYEBUCHI

Anglican Hymns - Evangelist Ebere Ezeani (Official Audio)

N’ulo Nnam N’Igwe Vol. 4 (Side A) – Igbo Gospel Medley | Bro. Israel Anyanele & Agape Love Band

Ibu chineke na eme mma (melodies of praise) by D'lamb Oyebuchi ft min Kossy

Enimnyan Nka Nyankopon

Jesus The Miracle Worker - Part 1 (Father Mbaka)

Rev Bernard Ankomah Worship

IHE DI GI MMA | 2026 | AMB. Chinyere Udoma |#IHEDIGIMMA NigerianGospel #chinyereudoma

