NZUKO UMU IGBO

ISIOKWU: Okwu Umahi gwara Peter Obi si ya puta ka ha abuo nwee nruruta uka bu debate Na o bughi iwu na o ga-aburiri onye nwere mmasi izo okwa onyeisiala Nigeria tupu ya akuziere Peter Obi ihe Na Peter Obi ino n'okporouzo mebiri emebi na-eme video, na-akpo oku si gooment bia ruo okporouzo ahu bu imebiera ya ochichi AJUJU: O nwere ihe di njo mmadu ibu "opposition"? Mmadu ikpo gooment oku si ha bia ruo okporouzo mebiri emebi? I buru Peter Obi I ga-ekweta ka gi na David Umahi nwee nrurita uka?