NZUKO UMU IGBO

ISIOKWU: Ihe onyoo onyoo video gbara n'odo nzirita ozi Social Media, bu nke gbara n'anwu nwaanyi onye oru INEC, ana-ebo ebubo idi na-ana ndi mmadu puku naira abuo, 2000 naira, tupu ya enye ha PVC ha AJUJU: O bu otu a ka Nigeria ga-esi adi mma? A naana gi ego mgbe I gara iwere PVC gi?