NZUKO UMU IGBO

ISIOKWU: Okwu Fubara kwuru na o lahachikwurula Wike. N'agha di n'etiti ya na Wike ebiela AJUJU: O nwere ihe di njo na mkpebi a Fubara nwere? O nwere ka nkea si gosi na Fubara bu onye ujo?